Traktat Nigerianisch Igbo
Glücklich sind...
ist ein evangelistisches Traktat, welches die Kernaussagen der Bibel – die Gute Nachricht von Jesus Christus – zusammenfasst. Die Verteilschrift gibt Antwort auf oft gestellte Fragen und lädt zu einer persönlichen Begegnung mit Jesus Christus ein bzw. zu einer persönlichen Beziehung mit ihm. Sämtliche Aussagen werden mit Bibelstellen belegt und regen zum ausführlicheren Bibellesen an. Eine Einladung an alle, die Gott noch nicht kennen und eine Hilfe für Christen, die suchende Menschen zu Jesus führen wollen. Das Verteilheft ist durch seinen stabilen Umschlag mehr Buch als Traktat und passt in jede Hosentasche...
Ọñụ na-adịrị ndị...
Ọrụ aka Chineke onye kere ụwa, gosịpụtara n‘ahụ anyị niile maka na o nwere nzube na okike o kere anyị. Ịchọpụta ihe gbasara anyị ma ọ bụ ndụ anyị abughị ihe kachasị mkpa, ọ bụ n‘ime Chineke ka anyị ga-esi ghọta ndụ anyị dị.
Ị gaghị ajụ ihe gbasara ndụ gị ma ọ bụrụ na i bughị ụzọ jụọ maka Chineke.
Nke a bụ ajụjụ na-eche anyị niile, nke onye ọ bụla ga-aza ugbu a ma ọ bụ n‘ọdịnihu.
Chineke etinyewo
ebighị ebi n‘obi mmadụ.
(Eklisiastis 3:11) Leseprobe/Extract
Akwụkwọ mbipụta mbụ n‘asụsụ Igbo: 2013
ISBN 978-3-942632-39-3
Art.-Nr.: 812.639.000
Zu beziehen bei:
SCM-Shop im ICMedienhaus:
Tel.-Nr. +49(0)7031-7414-177, Fax: (-119), E-Mail:
bestellen@scm-shop.de oder über Ihre Buchhandlung